#SPONSOREDPOST- Agburuike Hotels: Ulo oriri na nkwari bu igba

14

#SPONSORED_POST

Agburuike Hotels
agburuikehotels.com

Ulo oriri na nkwari bu igba.

https://m.facebook.com/story.php?story_fbid=1114768532026588&id=454791201357661

Akpachapuru anya were Ngwa oloro- ohuru wee choo ya mma di egwu.

Ejikwazi okooko osisi bu okacha mma mee ka Agburuike Hotels buru elelebe ejeghi oru.

Dabere na nlekota ha maka na ndi Oru nchekwa Agburuike hotels bu akwaa akwuru.

N’Agburuike Hotels, I ga e nweta onu ulo ozuzuike nakwa ebe nrahu di ka achoro, e nwere ndi bu otu onu ulo nakwa ndi di onu ulo abuo abuo.

O bu agbam akwukwo, ogbako na mmemme ndi ozo gasi, Agburuike hotels nwere ulo nzuko na ulo mmemme di obosara ebe I ga-ano wee leta ndi obia gi.
Oku bu nwuru gawa maka na igwe jenareto di n’akuku inye gi ihe ichoro. E nwekwara ohere ebe a na-adoba ugboala na otutu ihe ndi ozo.
Onuahia ya agaghi akpu gi isi.

Ngalaba ebe nnabata obia ga-atupenye gi azu na I ga enwe obiuto zuru oke.

Ihe e ji àtú ndu mmanu juru eju na mpaghara ulo oriri na oñuñu.

Ndi oru obi ruru ala, ngwa oloro ohuru nakwa ogige di juu emeela ka Agburuike hotels buru ebe ibi ndu na-enye añuri.

Kpoo akara ekwe nti a 09031978304 ka a hazieregi onodu maka ebe nrahu, nzuko, mmemme nakwa ihe ndi ozo.

Agburuike hotels, i bu okaibe!!!

 

Comments are closed.